MAK 1:1-3
MAK 1:1-3 Bible Nso (IGBOB)
Nmalite ozi ọma jisus Kraist, Ọkpara Chineke. Dika edeworo ya n'akwukwọ Aisaia onye-amuma, si, Le, Mu onwem nēzipu onye-ozim ka ọ ga n'iru gi, Onye gēmezi uzọ-gi; Olu otù onye nēti nkpu n'ọhia, si, Dozienu uzọ Onye-nwe-ayi, Me okporo-uzọ-Ya ka ha guzozie
Kesaa
Gụọ MAK 1MAK 1:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mmalite oziọma maka Jisọs Kraịst, Ọkpara Chineke. Dịka e dere ya rịị nʼakwụkwọ Aịzaya onye amụma sị, “Aga m ezipu onyeozi m nʼihu gị, onye ga-edozi ụzọ gị.” “Otu onye na-eti mkpu nʼọzara, na-asị, ‘Dozienụ ụzọ maka Onyenwe anyị, meenụ ka okporoụzọ ya guzozie.’ ”
Kesaa
Gụọ MAK 1