MATIU 27:45-46
MATIU 27:45-46 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma site nʼelekere iri na abụọ nke ehihie ruo nʼelekere atọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara nʼala ahụ niile. Nʼoge dị ka elekere atọ nke ehihie, Jisọs tiri mkpu nʼoke olu sị, “Elọi, Elọi, lama sabaktani?” (nke pụtara, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m?”).
Kesaa
Gụọ MATIU 27