MATIU 23:24-25
MATIU 23:24-25 Bible Nso (IGBOB)
Ndi-ndú ìsì, ndi nāzapu anwu ntà, ma unu nēloda camel. Ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēme ka azu iko na afere di ọcha, ma n'ime ha juputara site n'ipunara madu ihe na ejideghi-onwe-unu.
Kesaa
Gụọ MATIU 23MATIU 23:24-25 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị ndu kpuru ìsì! Unu na-azapụ ijiji site na mmanya unu na-aṅụ, ma unu na-eloda ịnyịnya kamel. “Ahụhụ ga-adakwasị unu, ndị Farisii na ndị ozizi iwu, ndị ihu abụọ! Nʼihi na unu na-elezi anya nke ọma mee ka azụ iko mmiri unu, na azụ efere unu dị ọcha, ma ime ha jupụtara na ịpụnarị mmadụ ihe nʼike na ọchịchọ ọjọọ niile.
Kesaa
Gụọ MATIU 23