MATIU 18:34-35
MATIU 18:34-35 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi iwe, Nna ya ukwuu nyefere ya nʼaka ndị nche na-eche ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ ka ha taa ya ahụhụ, ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ niile o ji. “Otu a ka Nna m bi nʼeluigwe ga-emekwa unu, ma ọ bụrụ na unu ejighị obi unu niile gbaghara ụmụnna unu.”
Kesaa
Gụọ MATIU 18