MATIU 13:20-21
MATIU 13:20-21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mkpụrụ nke dara nʼala nkume nọchiri anya obi mmadụ onye nụrụ oziọma ahụ, jirikwa oke ọṅụ nabata ya. Ma ebe ha na-enweghị mgbọrọgwụ nʼime ha. Ha na-anọ nwa oge nta. Mgbe nsogbu maọbụ mkpagbu bịara nʼihi okwu ahụ, ngwangwa ha na-adachapụ.
Kesaa
Gụọ MATIU 13