MALAKAI 4:5-6
MALAKAI 4:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Lee, aga m ezitere unu Ịlaịja onye amụma, tupu ụbọchị ukwu ahụ dị oke egwu bụ ụbọchị ONYENWE ANYị abịa. Ọ ga-eme ka obi ndị bụ nna chigharịkwute ụmụ ha, meekwa ka obi ndị bụ ụmụ chigharịkwutekwa nna ha; ka m ghara ịbịa ma jiri ịbụ ọnụ laa ala ahụ nʼiyi.”
Kesaa
Gụọ MALAKAI 4