MALAKAI 3:10
MALAKAI 3:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Webatanụ otu ụzọ nʼụzọ iri nke ihe niile unu nʼime ụlọakụ m, ka nri jupụta nʼime ụlọ m. Jirinụ nke a nwalee m,” ka unu hụ ma mụ onwe m agaghị emeghe ọnụ ụzọ eluigwe, site na ya wụdatara unu ngọzị dị ukwuu, nke ga-ejubiga oke na ọnọdụ agaghị adị ichebe ha. Ọ bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.
Kesaa
Gụọ MALAKAI 3