LUK 5:37-38
LUK 5:37-38 Bible Nso (IGBOB)
Ọ dighi kwa onye ọ bula nāb͕aye manya-vine ọhu na karama-akpukpọ ochie; eme otú a, manya-vine ọhu gāb͕awa karama-akpukpọ, manya onwe-ya gāwusì, karama-akpukpọ ahu gāla kwa n'iyì. Ma aghaghi ib͕aye manya-vine ọhu na karama-akpukpọ ọhu.
Kesaa
Gụọ LUK 5LUK 5:37-38 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼụzọ dị otu a kwa, mmadụ adịghị agbanye mmanya ọhụrụ dị ike nʼime karama akpụkpọ ochie. Nʼihi na ike si na mmanya ọhụrụ ahụ ga-eme ka karama ahụ gbawaa. Mmanya ahụ ga-awụfukwa, karama ahụ a laa nʼiyi. Ma ọ dị mma ịgbanye mmanya ọhụrụ nʼime karama akpụkpọ ọhụrụ.
Kesaa
Gụọ LUK 5