LUK 19:17-19
LUK 19:17-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Nna ya ukwu sịrị ya, ‘I mere nke ọma, ezi odibo. Nʼihi na i gosiri onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi nʼihe dịkarịsịrị nta, ị ga-achị mba iri.’ “Onye nke abụọ bịara sịkwa, ‘Onyenwe m, otu mkpụrụ ego gị amụtala mkpụrụ ego ise ọzọ.’ “Ọ sịrị ya, ‘Ị ga-achị obodo ise.’
Kesaa
Gụọ LUK 19LUK 19:17-19 Bible Nso (IGBOB)
Ọ we si ya, I mere nke-ọma, ezi orù: n'ihi na ahuru na i kwesiri ka atukwasi gi obi n'ihe dikarisiri ntà, gi buru onye nāchi obodo iri. Nke-abua we bia, si, Onye-nwe-ayi, pound ise nke gi abawo urù orú pound na ise. O we si kwa nwoke a, Gi onwe-gi buru kwa onye-isi nke obodo ise.
Kesaa
Gụọ LUK 19