Mgbe ahụ, Mosis sịrị ha, “Ihe ndị a bụ ihe ONYENWE ANYị nyere unu nʼiwu idebe, ka ebube ya si otu a pụta ìhè nʼihu unu.”
Moses we si, Nka bu ihe Jehova nyere n'iwu ka unu me: agēme kwa ka unu hu ebube Jehova anya.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị