ABÙ-ÁKWÁ 1:20
ABÙ-ÁKWÁ 1:20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Lee, ONYENWE ANYị, ka m si bụrụ onye ahụhụ dị ukwuu dakwasịrị. Ime anụ ahụ m na-anụ ọkụ, obi m kwa enweghị izuike nʼime m nʼihi na onye nnupu isi dị ukwuu ka m bụ. Nʼezi, ọ bụ mma agha ka a ga-eji mee ka mmadụ gbara aka nwa. Ma nʼime ụlọ, ọ bụ naanị ọnwụ dị ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ-ÁKWÁ 1