JOSHUA 7:11
JOSHUA 7:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Izrel emehiela. Ha emebiela ọgbụgba ndụ m nyere ha nʼiwu idebe, ha ewerela ụfọdụ nʼime ihe ndị ahụ e doro iche nye ONYENWE ANYị. Ọ bụghị naanị na ha zuru ohi, ha nọkwa nʼelu ya ghaa ụgha banyere ya. Ha ewerekwala ihe ndị ahụ tinyekọta nʼihe nke aka ha.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 7