JOSHUA 6:4
JOSHUA 6:4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị nchụaja asaa, ndị ga-eji opi mpi ebule asaa ga-ebu ụzọ gawa nʼihu. Ndị nchụaja ndị ọzọ ga-ebu igbe ọgbụgba ndụ. Nʼụbọchị nke asaa, unu ga-agba obodo ahụ gburugburu ugboro asaa. Mgbe unu na-eme nke a, ndị nchụaja asaa ahụ ga na-afụ opi mpi ebule ha.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 6