JOSHUA 2:8-9
JOSHUA 2:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma tupu ndị nnyopụta ahụ edina ala ịrahụ ụra nʼabalị ahụ, Rehab rịgokwuru ha, gwa ha sị, “Ama m na ONYENWE ANYị enyela unu ala a, marakwa na oke ụjọ nke egwu unu adakwasịla anyị, nke mere na ndị niile bi nʼime ala a na-agbaze nʼegwu nʼihi unu
Kesaa
Gụọ JOSHUA 2