JOSHUA 14:12
JOSHUA 14:12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, nye m ala ugwu ugwu ahụ ONYENWE ANYị kwere m nkwa nʼụbọchị ahụ. Gị onwe gị nụrụ nʼoge ahụ na ụmụ Anak bi nʼebe ahụ, na obodo ha bukwara ibu, na e jikwa mgbidi e wusiri ike gbaa ha gburugburu. Ma site nʼinyeaka ONYENWE ANYị, aga m achụpụ ha dịka ONYENWE ANYị kwuru.”
Kesaa
Gụọ JOSHUA 14