JOB 1:8-9
JOB 1:8-9 Bible Nso (IGBOB)
Jehova we si Setan Ì tukwasiwo obi-gi n'aru orùm, bú Job? na ọ dighi onye di ka ya n'uwa, ọ bu nwoke zuru okè, zi kwa ezi, nke nātu egwu Chineke, nēsi kwa n'ihe ọjọ wezuga onwe-ya. Setan we za Jehova, si, Ọ̀ bu n'efu ka Job nātu egwu Chineke?
Kesaa
Gụọ JOB 1JOB 1:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị sịrị Ekwensu, “I leziela ohu m nwoke Job anya? Ọ dịghị onye ọzọ nọ nʼụwa nke dịka ya. Ọ bụ nwoke zuruoke, onye na-emekwa ihe ziri ezi. Ọ bụ onye na-atụ egwu Chineke, na-adịghị etinye aka ya nʼihe ọjọọ ọbụla.” Ekwensu zara ONYENWE ANYị sị, “Job ọ na-atụ Chineke egwu nʼefu?
Kesaa
Gụọ JOB 1