JỌN 3:31-32
JỌN 3:31-32 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Onye ahụ si nʼelu bịa dị elu karịa ihe niile, onye ahụ si nʼụwa bụkwa nke ụwa ma na-ekwukwa okwu dị ka onye si nʼụwa. Onye ahụ si nʼeluigwe dị elu karịa ihe niile. Ọ na-agba ama banyere ihe ọ hụrụ nakwa nke ọ nụrụ, ma o nweghị onye na-anabata ama ya.
Kesaa
Gụọ JỌN 3