JỌN 16:22
JỌN 16:22 Bible Nso (IGBOB)
Ya mere unu onwe-unu nēnwe kwa ihe-nwuta ub͕u a: ma M'gāhu unu ọzọ, obi-unu gāṅuri kwa ọṅu, ọ dighi kwa onye ọ bula gānara unu ọṅù-unu.
Kesaa
Gụọ JỌN 16JỌN 16:22 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Unu nọ nʼọnọdụ iru ụjụ ugbu a, ma aga m ahụ unu anya ọzọ, obi unu ga-ejupụta nʼọṅụ. Mmadụ ọbụla apụghịkwa ịnapụ unu ọṅụ unu.
Kesaa
Gụọ JỌN 16