JỌN 16:1-4
JỌN 16:1-4 Bible Nso (IGBOB)
Okwu ndia ka M'gwaworo unu, ka ewe ghara ime ka unu ma n'ọnyà. Ha gāchupu unu nime ulo-nzukọ: e, oge hour nābia, ka ọ gābu na onye ọ bula nke gēb͕u unu gēchè na ọ nējere Chineke ozi. Ihe ndia ka ha gēme kwa, n'ihi na ha amaghi Nnam, ha amaghi kwa Mu. Ma okwu ndia ka M'gwaworo unu, ka, mb͕e ọ bula oge hour ha gābia, ka unu we cheta ha, na Mu onwem gwara unu. Ma agwaghm unu okwu ndia site na mbu, n'ihi na Mu na unu nọri.
JỌN 16:1-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ihe ndị a niile ka m gwara unu ka unu ghara ịda. Ha ga-esite nʼụlọ ekpere ha chụpụ unu. Nʼezie, oge na-abịa mgbe onye ọbụla ga-egbu unu ga-echekwa na ọ na-efe Chineke mgbe ha na-eme nke a. Ha ga-eme ihe ndị a nʼihi na ha amaghị Nna maọbụ m. Ana m agwa unu ihe ndị a ka ọ ga-abụ na mgbe oge ga-eru, unu echeta na m gwara unu. Agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ nʼihi na mụ na unu nọ mgbe ahụ.