JỌN 15:16-17
JỌN 15:16-17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụkwaghị unu onwe unu họọrọ m. Ọ bụ m họọrọ unu, wepụtakwa unu iche ka unu gaa mịa ọtụtụ mkpụrụ, mkpụrụ nke ga-adịgidekwa. Ya mere, Nna m ga-enye unu ihe ọbụla unu ga-arịọ nʼaha m. Ihe ndị a ka m na-enye unu nʼiwu, hụrịtanụ onwe unu nʼanya.
Kesaa
Gụọ JỌN 15JỌN 15:16-17 Bible Nso (IGBOB)
Ọ bughi unu onwe-unu rọputaram, kama ọ bu Mu onwem rọputara unu, weputa kwa unu iche, ka unu onwe-unu we je mia nkpuru, ka nkpuru-unu we nọgide kwa: ka ihe ọ bula unu gāriọ Nnam n'aham, ka O we nye unu ya. Ihe ndia ka M'nēnye unu n'iwu, ka unu we hurita ibe-unu n'anya.
Kesaa
Gụọ JỌN 15