Ub͕u a ka ikpé uwa nka di: ub͕u a ka agāchupu onye-isi uwa nka. Mu onwem, ọ buru na eweliem elu site n'ala, M'gādọrọ kwa madu nile nye onwem. Ma nka ka O kwuru, nēgosi aha ọnwu Ọ gaje inwu.
Ugbu a bụ oge a ga-ekpe ụwa a ikpe. Ugbu a ka a ga-achụpụ onye ahụ na-achị ụwa a. Ma mụ onwe m, mgbe e si nʼụwa welie m elu, aga m adọta mmadụ niile nye onwe m.” O kwuru nke a iji gosi ụdị ọnwụ nke ọ gaje ịnwụ.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị