JỌN 1:35-37
JỌN 1:35-37 Bible Nso (IGBOB)
Ọzọ n'echi-ya Jọn guzoro, ya na madu abua nime ndi nēso uzọ-ya; o we le Jisus anya ka Ọ nējeghari, ọ si, Le, Nwa-aturu Chineke! Madu abua ahu ndi nēso uzọ-ya we nu ka ọ nēkwu, ha we so Jisus.
Kesaa
Gụọ JỌN 1