JEREMAIA 45:3-4
JEREMAIA 45:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ị sịrị, ‘Ahụhụ dịịrị m! Lee na ONYENWE ANYị atụkwasịrịla m mwute nʼelu ihe mgbu nke m nwere. Ike ịsụ ude agwụla m, ma ruo ugbu a, achọtabeghị m izuike.’ Ma ihe ndị a ka ị ga-agwa ya, ‘Otu a ka ONYENWE ANYị kwuru, Aga m akwada ihe ndị ahụ niile m wuru, hopukwa ihe ndị ahụ niile m kụrụ nʼala a niile.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 45JEREMAIA 45:3-4 Bible Nso (IGBOB)
I siri, Biko, ahuhu nādirim! n'ihi na Jehova atukwasiwo ihe-nwuta n'elu ihe-nb͕um; adọb͕uwom onwem n'ọlu n'ize-umem, ma achọtaghm izu-ike. Otú a ka i gāsi ya, Otú a ka Jehova siri: Le, ihe nke M'wuworo ka Mu onwem nākwada, ọzọ, ihe nke M'kuworo n'ubi ka Mu onwem nēropu; ọbuná ala nka nile, nkem ka ọ bu.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 45