JEREMAIA 39:17-18
JEREMAIA 39:17-18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma aga m anapụta gị nʼụbọchị ahụ, otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri. A gaghị enyefe gị nʼaka ndị ahụ ị na-atụ egwu ha. Aga m azọpụta gị. Ị gakwaghị ada site na mma agha kama ị ga-agbapụkwa na ndụ, nʼihi na ị tụkwasịrị m obi.’ ” Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri ya.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 39JEREMAIA 39:17-18 Bible Nso (IGBOB)
Ma M'gānaputa gi ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): agaghi-enye kwa gi n'aka ndi ahu gi onwe-gi nātu egwu ha. N'ihi na aghaghm ime ka i wepuga onwe-gi, ọ bughi kwa na mma-agha ka i gāda, kama ndu-gi gāghọrọ gi ihe-nkwata: n'ihi na i b͕abàwo nimem: ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 39