JEREMAIA 33:2-3
JEREMAIA 33:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, onye ahụ kere ụwa kwuru, ONYENWE ANYị, onye kpụrụ ya mee ya ka o guzosie ike, Onye aha ya bụ ONYENWE ANYị: ‘Kpọkuo m, aga m aza gị, gosi gị ihe dị ukwuu dị iche iche, na ihe siri ike na nghọta nke ị na-amaghị.’
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 33