JEREMAIA 31:18
JEREMAIA 31:18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Anụla m nnọọ ịsụ ude Ifrem, na okwu o kwuru sị, ‘Ị dọọla m aka na ntị dịka nwa ehi nke na-eme isiike. Lee, amụtala m ihe ị chọrọ ka m mụta site nʼịdọ aka na ntị gị. Ya mere, kpọlata m, ka m nwee ike lọtakwa, nʼihi na ị bụ ONYENWE ANYị na Chineke m.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 31