JEREMAIA 3:13
JEREMAIA 3:13 Bible Nso (IGBOB)
Nání mara ajọ omume-gi, na ọ bu Jehova, bú Chineke-gi, ka i jehieworo megide, i we wasara ndi ala ọzọ uzọ-gi nile n'okpuru osisi ndu ọ bula, ma olum ka unu nēgeghi nti, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 3JEREMAIA 3:13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Naanị nabata na ị bụ onye ikpe mara, na i nupula isi megide ONYENWE ANYị, bụ Chineke gị. Kwupụta na i werela onwe gị kesara ndị mba ọzọ dị iche iche nʼokpuru osisi ndụ niile, na ị jụkwara irubere m isi.’ ” Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 3