JEREMAIA 17:9-10
JEREMAIA 17:9-10 Bible Nso (IGBOB)
Obi di aghughọ kari ihe nile, ihe nādighi ngwọta ka ọ bu kwa: ònye gāmara ya? Mu onwem, bú Jehova, nēnyocha obi, nānwa akuru, ọbuná inye onye ọ bula dika uzọ-ya nile si di, dika nkpuru nke omume-ya nile si di.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 17JEREMAIA 17:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Obi mmadụ dị aghụghọ karịa ihe niile, o nwekwaghị ngwọta. Onye pụrụ ịghọta ya? “Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị na-enyocha obi, na-anwụpụta ihe dị nʼime mmụọ, nʼihi ịkwụ mmadụ ụgwọ dịka ọrụ ya si dị, na dịka ihe ruuru ya si dị nʼihi ọrụ ya.”
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 17