JEREMAIA 1:11-12
JEREMAIA 1:11-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, okwu nke ONYENWE ANYị bịakwutere m, na-asị, “Jeremaya, gịnị ka ị na-ahụ?” Azara m sị, “Ana m ahụ otu alaka osisi alụmọnd.” Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị sịrị m, “Ị hụrụ nke ọma, nʼihi na m na-eche okwu ọnụ ịhụ m na m mezuru ha.”
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 1