AISAIA 61:1
AISAIA 61:1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị dị nʼahụ m, nʼihi na ONYENWE ANYị eteela m mmanụ ka m kwusaa oziọma nye ndị ogbenye. O zitela m ịkasị ndị obi ha tiwara etiwa obi, ikwupụta inwere onwe nye ndị a dọtara nʼagha, na ntọghapụ site nʼọchịchịrị nye ndị mkpọrọ.
Kesaa
Gụọ AISAIA 61