AISAIA 55:10
AISAIA 55:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Dịka mmiri na mkpụrụ mmiri si esi nʼeluigwe ada nʼụwa na-alaghachighị nʼeluigwe ma ọ bụrụ na o meghị ka mmiri dee ala, mee ka ihe ubi pupụta, too eto, meekwa ka ọ mịa mkpụrụ nye onye na-akụ ihe ọkụkụ, bụrụkwa ihe oriri nye onye na-eri nri.
Kesaa
Gụọ AISAIA 55