AISAIA 53:7
AISAIA 53:7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
A kpagburu ya, mesie ya ihe ike, ma otu mkpụrụ okwu esighị ya nʼọnụ pụta. E duuru ya pụọ dịka atụrụ a na-aga igbu egbu, dịka atụrụ a na-akpachapụ ajị ya si anọ nwayọọ nʼihu ndị na-akpacha ya ajị, otu a ka o si nọdụ na-asagheghị ọnụ ya.
Kesaa
Gụọ AISAIA 53