AISAIA 49:23
AISAIA 49:23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị eze ga-abụkwa ndị nna na-azụ ụmụ gị, ndị eze nwanyị ha ga-abụkwa ndị inyom na-enye ụmụ gị ara. Ha ga-akpọ isiala nye gị, rachakwaa aja dị nʼụkwụ gị abụọ. Mgbe ahụ, ị ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, matakwa na ihere agaghị eme ndị niile na-ele anya inyeaka m.”
Kesaa
Gụọ AISAIA 49