AISAIA 43:20-21
AISAIA 43:20-21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Anụ ọhịa niile na-asọpụrụ m, nkịta ọhịa, na enyi nnụnụ niile na-ekele m, nʼihi na emeela m ka mmiri jupụta nʼọzara, meekwa ka isi iyi na-asọ nʼala ebe tọgbọrọ nʼefu, nye ndị nke m ihe ọṅụṅụ, bụ ndị m họpụtara. Ndị m kpụrụ nye onwe m, ka ha kọsaa akụkọ otuto m.
Kesaa
Gụọ AISAIA 43