AISAIA 41:12-13
AISAIA 41:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Unu ga-ele anya ha, chọọ ha, ma ọ dịghị onye ọbụla nʼime ha ga-afọdụ ndụ. Ndị a na-ebuso unu agha ga-abụ naanị ihe efu. Nʼihi na mụ onwe m, bụ ONYENWE ANYị Chineke gị, onye na-ejidesi aka nri gị ike bụ onye na-asị gị, ‘Atụla egwu; aga m enyere gị aka.’
Kesaa
Gụọ AISAIA 41