AISAIA 14:26-27
AISAIA 14:26-27 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nke a bụ nzube ahụ nke ezubere maka ụwa niile; nke a bụkwa aka ahụ esetipụrụ nʼelu mba niile dị iche iche. Nʼihi na ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ dike nʼagha, ezubela ime ya. Onye kwa pụrụ ịgbanwe nzube ya? O setịpụla aka ya, onye pụrụ ime ka o weghachi ya azụ?
Kesaa
Gụọ AISAIA 14