HOSEA 9:7
HOSEA 9:7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ụbọchị niile nke ntaramahụhụ na-abịa, Ụbọchị ngụkọta ihe abịala nso. Ka Izrel mara nke a. Nʼihi na ịba ụba nke mmehie unu adịla ukwuu, nʼihi na ịkpọ asị unu akarịala, unu na-agụ onye amụma dịka onye nzuzu, na-agụkwa onye nwee Mmụọ nke Chineke dịka onye na-ayị ara.
Kesaa
Gụọ HOSEA 9