NDI-HIBRU 13:17
NDI-HIBRU 13:17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka unu na-ekwenyere ndị ndu unu, dokwaanụ onwe unu nʼokpuru ha. Nʼihi na ọrụ ha bụ ịhụ maka mkpụrụobi unu dịka ndị ga-aza azịza. Meenụ nke a ka ha were ọṅụ na-eje ozi ha, ma ọ bụghị site nʼobi mwute nʼihi na nke a agaghị abara unu uru.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 13