NDI-HIBRU 12:9
NDI-HIBRU 12:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Dịka ịma atụ, ndị bụ nna anyị site nʼanụ ahụ na-apịa anyị ụtarị mgbe ọbụla anyị nupuru isi. Ma nke a adịghị egbochi anyị ịsọpụrụ ha. O kwesikwaghị ka anyị rubere Nna nke mmụọ isi karịa ma dịkwa ndụ? Anyị mee nke a, anyị ga-adị ndụ.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 12