NDI-HIBRU 10:21-22
NDI-HIBRU 10:21-22 Bible Nso (IGBOB)
ebe ayi nwe-kwa-ra Onye-nchu-àjà uku edoro onye-isi èzí-na-ulo Chineke; ka ayi were obi ezi-okwu biarue nso nime nkwezu nke okwukwe, buru kwa ndi efesaworo ọbara n'obi-ayi pua n'ajọ akọ-na-uche, ndi asachawo-kwa-ra aru-ayi na miri di ọcha
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 10NDI-HIBRU 10:21-22 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
ebe anyị nwekwara onye nchụaja dị ukwuu, nke na-elekọta ụlọ Chineke, ka anyị bịaruo nso site nʼobi dị ọcha, na ntụkwasị obi zuru ezu nke okwukwe, ka anyị bụrụ ndị a sachara obi ha site nʼakọnuche rụrụ arụ, ka anyị bụrụkwa ndị e ji mmiri dị ezigbo ọcha sachaa ahụ anyị.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 10