JENESIS 41:51-52
JENESIS 41:51-52 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Josef gụrụ ọkpara ya Manase, nʼihi na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m chefuo ahụhụ m niile, mekwa ka m chefuo ndị ezinaụlọ nna m.” Josef gụrụ nwa ya nke abụọ Ifrem. Ọ sịrị, “Nʼihi na Chineke emeela ka m mịa mkpụrụ nʼala nke ahụhụ m.”
Kesaa
Gụọ JENESIS 41