JENESIS 41:39-40
JENESIS 41:39-40 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere Fero tụgharịrị sị Josef, “Ebe Chineke kpugheere gị ihe ndị a, o nweghị onye ọzọ nwere ezi nghọta na amamihe dịka gị. Gị onwe gị ga-abụ onye na-elekọta ụlọeze m. Ndị m niile ga-erube isi nʼiwu ọbụla i nyere. Ọ bụ naanị nʼocheeze ka m ga-eji dị ukwuu karịa gị.”
Kesaa
Gụọ JENESIS 41