JENESIS 25:1-4
JENESIS 25:1-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura. Ọ mụụrụ ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim. Ụmụ ndị ikom Midian bụ Efaa, Efe, Hanok, Abida, na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ Ketura.
Kesaa
Gụọ JENESIS 25JENESIS 25:1-4 Bible Nso (IGBOB)
Abraham we luru nwunye ọzọ, nke aha-ya bu Ketura. Ọ muara ya Zimram, na Jọkshan, na Medan, na Midian, na Ishbak, na Shua. Jọkshan muru Sheba, na Dedan. Umu Dedan we buru Ashurim, na Letushim, na Leumim. Umundikom Midian: Ifa na Ifēa, na Hanok, na Abida, na Eldea. Ndia nile bu umu Ketura.
Kesaa
Gụọ JENESIS 25