JENESIS 24:3-4
JENESIS 24:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Achọrọ m ka i jiri aha ONYENWE ANYị Chineke nke eluigwe na ụwa, ṅụọra m iyi, na ị gaghị achọtara nwa m nwoke nwunye site nʼetiti ndị Kenan, ndị m bi nʼetiti ha. Kama na ị ga-aga nʼala nke m na ụmụnna m lụtara nwa m, bụ Aịzik, nwunye nʼetiti ụmụnna m.”
Kesaa
Gụọ JENESIS 24JENESIS 24:3-4 Bible Nso (IGBOB)
m'gēme kwa gi ka i were Jehova, bú Chineke nke elu-igwe na Chineke nke uwa, ṅu iyi, na i gaghi-alutara nwam nwunye sitere n'umu-ndinyom nke ndi Kenean, ndi mu onwem bi n'etiti ha: kama ọ bu alam na umu-nnam ka i gējekuru, lutara nwam, bú Aisak, nwunye.
Kesaa
Gụọ JENESIS 24