JENESIS 1:21
JENESIS 1:21 Bible Nso (IGBOB)
Chineke we kè ogologo anu uku nile di na miri, na anu nile ọ bula nwere nkpuru-obi di ndu nke nākpu akpu, nke miri nuputara, di iche iche, na anu-ufe nile ọ bula di iche iche nke nwere nku: Chineke we hu na ọ di nma.
Kesaa
Gụọ JENESIS 1JENESIS 1:21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere Chineke kere anụ ukwu niile bi na mmiri, na anụ niile nwere ndụ bi na mmiri, na ụdị ihe ọbụla nwere ndụ na-akpụgharị akpụgharị ndị jupụtara na mmiri, dịka ụdịdị ha si dị, na anụ ufe niile dịka ụdịdị ha si dị. Chineke lere anya hụ na ọ dị mma.
Kesaa
Gụọ JENESIS 1