NDI GALETIA 5:7-10
NDI GALETIA 5:7-10 Bible Nso (IGBOB)
Unu nāb͕arì ọsọ nke-ọma; ònye b͕ochiri unu, ka unu ghara ikweyere ezi-okwu ahu? Nkweye ahu emere ka unu kweye esiteghi n'Onye ahu Nke nākpọ unu. Ihe-iko-achicha di ntà nēko ob͕e utu ọka agwọrọ agwọ dum. Mu onwem atukwasiwo obim n'ebe unu nọ nime Onye-nwe-ayi, na unu agaghi-atukwasi uche n'ihe ọ bula ọzọ: ma onye nēme ka obi lọ unu miri gēbu ikpé-ya, onye ọ bula.
NDI GALETIA 5:7-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Unu na-agbabu ọsọ nke ọma, onye gbochiri unu ikwenyere eziokwu ahụ? Ụdị nkwagide ahụ esiteghị nʼebe Onye ahụ kpọrọ unu bịa. Nwantịntị ihe na-eko achịcha na-eme ka ogbe ụtụ ọka a gwọrọ agwọ koo. Enwere m ntụkwasị obi nʼime Onyenwe anyị na unu agaghị eche echiche nʼụdị a ọzọ, ma ikpe ọmụma ga-adịrị onye ọbụla na-eduhie unu ọzọ.