NDI GALETIA 5:1-2
NDI GALETIA 5:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Kraist mere ka ayi pua n'orù ka ayi we nwere onwe-ayi: ya mere nēguzosinu ike, unu ekwela ka ewere yoke nke bu ibu-orù jide unu ọzọ. Le, mu onwem Pọl si unu, na, asi na unu ekwe ka ebì unu úgwù, Kraist agaghi-abara unu urù ọ bula.
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 5NDI GALETIA 5:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Kraịst emeela ka anyị pụọ nʼohu, nʼihi anyị inwere onwe anyị. Ya mere, gbalịanụ ịhụ na unu e nyeghị onwe unu nʼọnọdụ ohu ọzọ. Geenụ m ntị, mụ onwe m bụ Pọl na-agwa unu nke a. Ọ bụrụ na unu anabata obibi ugwu, Kraịst agaghị abara unu uru ọbụla.
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 5