NDI GALETIA 3:23-24
NDI GALETIA 3:23-24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma tupu okwukwe abịa, e ji iwu na-eche anyị nche. Iwu nọ ọnọdụ dị ka ụlọ mkpọrọ ebe e tinyere anyị tutu ruo mgbe a ga-eme ka okwukwe pụta ìhè. Ya mere, iwu bụ onye nlekọta anyị, ruo mgbe Kraịst bịara, ka a gụọ anyị na ndị ezi omume site nʼokwukwe.
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 3