Nke a mere nʼihi na Ezra kpebiri nʼobi ya ịmụ, na idebe iwu ONYENWE ANYị, na ịbụ onye ozizi nke okwu Chineke nye ụmụ Izrel.
N'ihi na Ezra doziri obi-ya ichọ iwu Jehova, na ime ya, na izí ukpuru-Ya na ikpé-Ya n'Israel.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị