EZIKIEL 36:16-18
EZIKIEL 36:16-18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọzọkwa, okwu nke ONYENWE ANYị rutere m ntị, sị, “Nwa nke mmadụ, mgbe ụmụ Izrel bi nʼala nke aka ha, ha merụrụ ya, site na ndụ ọjọọ ha, na omume ha. Ndụ ọjọọ ha nʼihu m, dị ka adịghị ọcha nke nwanyị nʼoge ọ nọ na nsọ ya, nʼọnwa niile. Nʼihi ya, awụkwasịrị m ha ọnụma m, nʼihi na ha na-awụsi ọbara nʼala ahụ, jirikwa arụsị ha na-emerụ ya.
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 36EZIKIEL 36:16-18 Bible Nso (IGBOB)
Okwu Jehova we ruem nti, si, Nwa nke madu, mb͕e ulo Israel bi n'elu ala-ha, ha we merua ya site n'uzọ-ha, site kwa n'omume nile ha: dika iru-árú nke nwanyi di na nsọ, otú a ka uzọ-ha diri n'irum. M'we wukwasi ha ọnumam n'ihi ọbara ahu nke ha wukwasiri n'ala-ha, na n'ihi na ha jiri arusi nile ha merua ya
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 36